1
MAK 8:35
Bible Nso
N'ihi na onye ọ bula nke nāchọ izọputa ndu-ya, ọ gētufu ya; ma onye ọ bula nke gētufu ndu-ya n'ihim na n'ihi ozi ọma nkem, ọ gāzọputa ya.
Qhathanisa
Hlola MAK 8:35
2
MAK 8:36
N'ihi na ùrù gini ka ọ bara madu, irita elu-uwa dum n'urù, ewe napu ya ndu-ya?
Hlola MAK 8:36
3
MAK 8:34
O we kpọ ìgwè madu ahu, ha na ndi nēso uzọ-Ya, ka ha biakute Ya, Ọ si ha, Ọ buru na onye ọ bula achọ ka o som n'azu, ya ju onwe-ya, buli kwa obe-ya, nēsokwam.
Hlola MAK 8:34
4
MAK 8:37-38
N'ihi na ìhe-nb͕anwe gini ka madu gēji b͕anwe ndu-ya? N'ihi na onye ọ bula ihere Mu onwem na okwum nile gēme n'ọb͕ọ a nke nākwa iko, nke nēmehie kwa, ihere onye ahu gēme kwa Nwa nke madu, mb͕e Ọ gābia n'ebube nke Nna-Ya, Ya na ndi mọ-ozi-Ya di nsọ.
Hlola MAK 8:37-38
5
MAK 8:29
Ya onwe-ya we jua ha, si, Ma ọ̀ bu onye ka unu onwe-unu si na Mu bu? Pita we za, si Ya, Gi onwe-gi bu Kraist ahu.
Hlola MAK 8:29
Ikhaya
IBhayibheli
Amapulani
Amavidiyo