1
LUK 19:10
Bible Nso
N'ihi na Nwa nke madu biara ichọ na izọputa ihe nke furu efu.
Qhathanisa
Hlola LUK 19:10
2
LUK 19:38
si, Onye agọziri agọzi ka Eze Nke nābia n'aha Onye-nwe-ayi bu: udo di n'elu-igwe, otuto di kwa n'ebe kachasi ihe nile elu.
Hlola LUK 19:38
3
LUK 19:9
Jisus we si ya, Ta ka nzọputa biaruru ulo a, ebe ya onwe-ya bu kwa nwa Abraham.
Hlola LUK 19:9
4
LUK 19:5-6
Mb͕e Jisus biaruru ebe ahu, O we le anya n'elu, si ya, Zakiọs, me ngwa, ridata; n'ihi na aghaghi m inọdu n'ulo-gi ta. O we me ngwa, ridata, were kwa ọṅù kpọbata Ya.
Hlola LUK 19:5-6
5
LUK 19:8
Zakiọs we guzọ, si Onye-nwe-ayi, Le, Onye-nwe-ayi, nkera ihe m'nwere ka m'gēnye ndi-ob͕eye; ọ buru kwa na anaram onye ọ bula ihe site n'ebubo ugha, m'gēnyeghachi anọ anọ.
Hlola LUK 19:8
6
LUK 19:39-40
Ufọdu n'etiti ndi-Farisi we si n'ìgwè madu ahu si Ya, Onye-ozizí, bara ndi nēso uzọ-Gi nba. O we za, si, Asim unu na, ọ buru na ndia ekpuchi ọnu-ha, nkume gēti nkpu.
Hlola LUK 19:39-40
Ikhaya
IBhayibheli
Amapulani
Amavidiyo