Akwụkwọ Nsọ N'ụdi N'ezughị Ezu
Luk
Atụmatụ a dị mfe ga-eduga gị n'oziọma dịna Luk site na mbido rue na njedebe.
Ndị Galetia
Atụmatụ a dị mfe ga-akporo gi ga na akwụkwọ ndị Ndị Galetia ma ọ ga-adị ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ nke otu.
Ọrụ Ndị Ọzi
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe n'enye gị ohere ịmụ banyere Ndịozi Kraịst na ndị ụka mbụ.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Jenụwarị)
Akụkụ nke mbụ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke mbụ na-egosipụta Akwụkwọ Luk, Ọrụ Ndịozi, Daniel, na Jenesis.
Rut, Akụkọ Nke Mgbapụta
Ọ bụ mmadụ ole na ole n'ime Akwụkwọ Nsọ ka anyị na-enwe mmetụta banyere ha karịa Rut; onye ogbenye, onye mba ọzọ di ya nwụrụ nke mere ka Chineke bụrụ ihe na Onye kachasị ya mkpa ma lee anya ka Ọ si gbanwee ndụ ya. Ọ bụrụ na ị na-achọ agbamume n'ọnọdụ gị, atọla atụmatụ ọgụgụ a n'ala!
Mak
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo Ozi Ọma nke Mak site na mbido ruo na ọgwụgwụ.
Akwụkwọ ozi nke Ọhụụ na Ọrụ Ọhụụ
Ọgụgụ site na Pauline, Pastoral, na General Epistles adịbeghị nfe. Atụmatụ a, ndị dị na YouVersion chịkọtara ma gosipụta ya, ga - enyere gị aka ịgụ akwụkwọ ozi niile dị na agba ọhụụ. Ma anyị tụgharịrị n'ọtụtụ Ọrụ Ndịozi maka ezigbo ọfụma.
Ndị Kọlọsi
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ Ndị Kọlọsi ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Julaị)
Akụkụ nke asaa nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke asaa na-egosipụta Akwụkwọ 2 Samuel, 1 Ndị Eze, 2 Ndị Eze, na Mak.