Chapa ya Youversion
Ikoni ya Utafutaji

Jenesis 26:22

Jenesis 26:22 BIU

O si nʼebe ahụ pụọ gaa nʼebe ọzọ gwuo olulu mmiri ọzọ. Ma o nweghị ndị bịara zọọ ya. Nʼihi ya ọ kpọrọ olulu mmiri ahụ Rehobọt. O kwuru sị, “Ugbu a, ONYENWE ANYị enyela anyị ebe sara mbara, ebe ihe ga-anọ gaara anyị nke ọma.”