1
LUK 2:11
Bible Nso
n'ihi na ta n'obodo Devid ka amuru nye unu Onye-nzọputa, Nke bu Kraist Onye-nwe-ayi.
Compare
LUK 2:11ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
2
LUK 2:10
Mọ-ozi ahu we si ha, Unu atula egwu; n'ihi na le, anamezì unu ozi ọma nke oké ọṅù nke gādiri ndi Israel nile
LUK 2:10ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
3
LUK 2:14
Otuto diri Chineke n'ebe kachasi ihe nile elu, Udo di kwa n'elu uwa n'etiti madu ndi ihe-ha di Ya ezi nma.
LUK 2:14ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
4
LUK 2:52
Jisus we nāga n'iru n'amam-ihe na ogologo, nāga kwa n'amara n'ebe Chineke na madu nọ.
LUK 2:52ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
5
LUK 2:12
Nka gābu-kwa-ra unu ihe-iriba-ama-Ya; Unu gāhu Nwa ọhu ekere n'ákwà ọkiké, nēdina kwa n'ihe anētiye nri anu-ulo.
LUK 2:12ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
6
LUK 2:8-9
Ndi-ọzùzù-aturu di n'otù ala ahu nānọ n'ọhia, nēche kwa ìgwè aturu-ha n'abali. Mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi we guzo ha nso, ebube nke Onye-nwe-ayi muba-kwa-ra ha gburugburu: ha we tua egwu nke-uku.
LUK 2:8-9ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
Home
ਬਾਈਬਲ
Plans
ਵੀਡੀਓ