1
JỌN 11:25-26
Bible Nso
Jisus siri ya, Mu onwem bu nbilite-n'ọnwu na ndu: onye nēkwere na Mu, ọbuná ma asi na ọ nwuru anwu, ọ gādi ndu ọzọ: ọzọ, onye ọ bula nke nādi ndu, nke nēkwere kwa na Mu, ọ gaghi-anwu ma-ọli rue mb͕e ebighi-ebi. I kwere nka?
Compare
JỌN 11:25-26ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
2
JỌN 11:40
Jisus si ya, Àsighi m i na, ọ buru na i kwere, i gāhu ebube Chineke?
JỌN 11:40ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
3
JỌN 11:35
Anya-miri puru n'anya Jisus.
JỌN 11:35ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
4
JỌN 11:4
Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ si, Nriaria nka abughi nke ọnwu, kama ọ bu n'ihi otuto Chineke, ka ewe nye Ọkpara Chineke otuto site na ya.
JỌN 11:4ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
5
JỌN 11:43-44
Ma mb͕e O kwusiri ihe ndia, O were oké olu tie nkpu, si, Lazarọs, puta n'èzí. Onye nwururi anwu putara, ewerewori ákwà-ozu ke ya ukwu na aka; were kwa ichafọ kechie ya iru. Jisus si ha, Tọpunu ya, ghara kwa ya ka ọ la.
JỌN 11:43-44ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
6
JỌN 11:38
Ya mere Jisus nābiaru ílì ahu nāsu udè ọzọ nime Onwe-ya. Ma ọ bu ọb͕à, otù nkume nātọb͕ọ kwa n'ọnu-ya.
JỌN 11:38ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
7
JỌN 11:11
Ihe ndia ka O kwuru: mb͕e nka gasiri Ọ si ha, Enyi-ayi Lazarọs adawo n'ura; ma anamaga, ka M'we kpọte ya n'ura.
JỌN 11:11ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
Home
ਬਾਈਬਲ
Plans
ਵੀਡੀਓ