1
JENESIS 5:24
Bible Nso
Inok na Chineke we yikọ nējeghari: ọ nọghi kwa: n'ihi na Chineke kuru ya la.
Compare
JENESIS 5:24ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
2
JENESIS 5:22
Inok na Chineke we yikọ nējeghari, mb͕e ọ musiri Metusela, ọgu arọ iri-na-ise, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom
JENESIS 5:22ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
3
JENESIS 5:1
Nka bu akwukwọ osuso-ọmumu nile nke Adam. N'ubọchi Chineke kere madu, n'oyiyi Chineke ka O mere ya
JENESIS 5:1ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
4
JENESIS 5:2
nwoke na nwayi ka O kere ha; Ọ gọzie ha, kpọ aha-ha Madu, n'ubọchi ekere ha.
JENESIS 5:2ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
Home
ਬਾਈਬਲ
Plans
ਵੀਡੀਓ