1
Jenesis 11:6-7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị sịrị, “Lee! Ọ bụrụ na ha malitere ime ihe dị otu a, ugbu a ha bụ otu ndị, nweekwa otu asụsụ, o nweghị ihe ha zubere ime nke ha na-apụghị ime. Ngwa, ka anyị rịda gaa gbarụọ asụsụ ha, ka onye o bụla ghara ịghọta asụsụ ibe ya.”
Compare
Jenesis 11:6-7ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
2
Jenesis 11:4
Mgbe ahụ, ha kwuru sị, “Bịanụ ka anyị wuore onwe anyị obodo na ụlọ elu, nke elu ya ga-eru nʼeluigwe, ka anyị si otu a meere onwe anyị aha, ka anyị ghara ịbụ ndị a ga-agbasa nʼụwa niile.”
Jenesis 11:4ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
3
Jenesis 11:9
Ọ bụkwa nke a mere e ji kpọọ obodo ahụ Babel nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka ONYENWE ANYị wetara ọgbaaghara nʼasụsụ ndị niile bi nʼụwa. Ọ bụkwa nʼebe ahụ ka ONYENWE ANYị si gbasasịa ha nʼelu ụwa dum.
Jenesis 11:9ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
4
Jenesis 11:1
Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu.
Jenesis 11:1ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
5
Jenesis 11:5
ONYENWE ANYị rịdatara hụ obodo ahụ na ụlọ elu ahụ ndị mmadụ na-ewu.
Jenesis 11:5ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
6
Jenesis 11:8
ONYENWE ANYị mere ka ha gbasaa nʼelu ụwa niile. Ha kwụsịkwara iwu obodo ahụ.
Jenesis 11:8ਪੜਚੋਲ ਕਰੋ
Home
ਬਾਈਬਲ
Plans
ਵੀਡੀਓ