LUK 8:47-48
LUK 8:47-48 IGBOB
Ma mb͕e nwanyi ahu huru na o zoghi ezo, o were ima-aru-jijiji bia, we da n'iru Ya, kọ n'iru ndi-Ju ahu nile ihe mere o ji metu Ya aka, na otú esi me ka aru di ya ike ngwa ngwa. Ma Ọ siri ya, Nwam nwanyi, okwukwe-gi azọputawo gi; la n'udo.