1
JỌN 20:21-22
Bible Nso
Ya mere Jisus siri ha ọzọ, Udo diri unu: dika Nnam ziteworom, otú a ka Mu onwem nēziga kwa unu. Mgbe, ahu o kusa ha ume, si ha, Naranu Mọ Nsọ
Sammenlign
Utforsk JỌN 20:21-22
2
JỌN 20:29
Jisus si ya, N'ihi na i huwom, ì kwerewo? ngọzi nādiri ndi akāhughi, ma ha kwere.
Utforsk JỌN 20:29
3
JỌN 20:27-28
Mb͕e ahu Ọ si Tomas, Setipu nkpisi-aka-gi n'ebe a, le akam abua; setipu kwa aka-gi, tiye nime akukum: aghọ-kwa-la onye nēkweghi, kama ghọ onye nēkwere. Tomas zara, si Ya, Onye-nwem na Chinekem.
Utforsk JỌN 20:27-28
Hjem
Bibel
Leseplaner
Videoer