1
ỌLU NDI-OZI 10:34-35
Bible Nso
Pita we saghe ọnu-ya, si, N'ezie anamaghọta na Chineke abughi onye nēle madu anya n'iru: kama nime mba ọ bula onye nātu egwu Ya, onye nālu kwa ọlu ezi omume, bu onye Ọ nānara nke-ọma.
Sammenlign
Utforsk ỌLU NDI-OZI 10:34-35
2
ỌLU NDI-OZI 10:43
Onye ahu ka ndi-amuma nile nāb͕ara àmà, na site n'aha-Ya onye ọ bula nke kwere na Ya gānata nb͕aghara nmehie.
Utforsk ỌLU NDI-OZI 10:43
Hjem
Bibel
Leseplaner
Videoer