1
JENESIS 15:6
Bible Nso
Ọ we kwere na Jehova; Ọ we gua ya nye ya n'ezi omume.
Vergelijk
Ontdek JENESIS 15:6
2
JENESIS 15:1
Mb͕e ihe ndia gasiri, okwu Jehova ruru Abram nti n'ọhù, si, Atula egwu, Abram: Mu onwem bu ọta diri gi, ugwọ-ọlu-gi riri nne nke-uku.
Ontdek JENESIS 15:1
3
JENESIS 15:5
O me ka ọ puta n'èzí, Ọ si, Biko, legide anya n'ebe elu-igwe di, gua kpakpando, ọ buru na i puru igu ha: Ọ si ya, Otú a ka nkpuru-gi gādi.
Ontdek JENESIS 15:5
4
JENESIS 15:4
Ma, le, okwu Jehova ruru ya nti, si, Nwoke a agaghi-enweta ihe-gi; kama onye gēsi n'afọ-gi puta, onye ahu gēnweta ihe-gi.
Ontdek JENESIS 15:4
5
JENESIS 15:13
Ọ si Abram, Mara nke-ọma na nkpuru-gi gābu ọbìa n'ala nābughi nke ha, ha gēfè kwa ha; ha gēweda ha ala nnù arọ
Ontdek JENESIS 15:13
6
JENESIS 15:2
Abram we si, Onye-nwe-ayi, bú Jehova, gini ka I gēnyem, ebe mu onwem gaje ib͕a aka nwa si n'uwa la, ma onye gēnweta ulom bu Damesek Elieza?
Ontdek JENESIS 15:2
7
JENESIS 15:18
N'ubọchi ahu ka Jehova b͕ara ọb͕ub͕a-ndu nye Abram, si, Nkpuru-gi ka M'nyeworo ala nka, site n'osimiri Ijipt rue osimiri uku ahu, bú osimiri Yufretis
Ontdek JENESIS 15:18
8
JENESIS 15:16
Ma n'ọb͕ọ nke-anọ ka ha gālata n'ebe a: n'ihi na ajọ omume ndi-Amorait akēzughi.
Ontdek JENESIS 15:16
Thuisscherm
Bijbel
Leesplannen
Video's