Aisak nna-ya we za, si ya,
Le, site n'ebe di urù nke ala ka ebe-obibi-gi gādi,
Site kwa n'igirigi nke elu-igwe site n'elu;
Ọ bu kwa mma-agha-gi ka i gēji di ndu, ọ bu kwa nwa-nne-gi ka i gēfe;
O gēru kwa, mb͕e, i gālù, ulù,
Na i gētijipu yoke-ya n'olu-gi.