ILU 25:9-10
ILU 25:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Gi na madu-ibe-gi kwurita okwu-ikpe-gi, Ekpughe-kwa-la izù nzuzo nke onye ọzọ: Ka onye nke nānu ya we ghara ikwulu gi, Akukọ ihe ọjọ gi ewe ghara isi n'ebe i nọ laghachi.
Kesaa
Gụọ ILU 25Gi na madu-ibe-gi kwurita okwu-ikpe-gi, Ekpughe-kwa-la izù nzuzo nke onye ọzọ: Ka onye nke nānu ya we ghara ikwulu gi, Akukọ ihe ọjọ gi ewe ghara isi n'ebe i nọ laghachi.