ILU 24:5-6
ILU 24:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Onye mara ihe di ike; E, onye nwere ihe-ọmuma nēme ka ike nwe ume. N'ihi na ezi ndum-ọdu ka i gēji eburu onwe-gi agha: Ọzọ, nzọputa di n'ọtutu ndi nādu ọdu.
Kesaa
Gụọ ILU 24Onye mara ihe di ike; E, onye nwere ihe-ọmuma nēme ka ike nwe ume. N'ihi na ezi ndum-ọdu ka i gēji eburu onwe-gi agha: Ọzọ, nzọputa di n'ọtutu ndi nādu ọdu.