II. NDI KỌRINT 4:3-4
II. NDI KỌRINT 4:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma a sịkwa na oziọma nke anyị na-ekwusa dịka ihe e zoro ezo, ọ bụ ihe e zoro ezo nye ndị ahụ na-ala nʼiyi. Nʼebe ha nọ, chi nke ụwa a ekpuchiela uche ndị na-ekweghị ekwe iji gbochie ha ịhụ ìhè nke oziọma ahụ na-ezipụta ebube Kraịst, onye dị nʼụdị Chineke nʼonwe ya.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 4II. NDI KỌRINT 4:3-4 Bible Nso (IGBOB)
Ma asi kwa na ekpudoworo ozi ọma ayi ihe, ọ bu n'etiti ndi nāla n'iyì ka ekpudoworo ya: ndi chi nke oge a mere ka anya nke uche nke ndi nēkweghi ekwe kpu ìsì n'etiti ha, ka inye-ìhè nke ozi ọma nke ebube Kraist, Onye bu onyinyo Chineke, we ghara iwakwasi ha.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 4