Edoziwo obim Chineke, edoziwo obim: M'gābù abù, e, m'gābù abù ọma. Teta, nsọpurum; teta, une na ubọ-akwara: M'gākpọte chi-ọbubọ. M'gēkeli gi n'etiti ndi nile di iche iche, Onye-nwe-ayi: M'gābùku Gi abù ọma n'etiti mba nile. N'ihi na ebere-Gi di uku rue elu-igwe, Ezi-okwu-Gi di kwa uku rue mbara-ígwé. Me Onwe-gi ka I di elu n'elu elu-igwe nile, Chineke; Ka ebube-Gi di n'elu uwa nile.
Gụọ ABÙ ỌMA 57
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 57
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 57:7-11
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị