YouVersion Logo
Search Icon

MATIU 5:15-16

MATIU 5:15-16 IGBOB

Ma ha adighi-amuye oriọna, dọba ya n'okpuru mb͕é, kama n'elu ihe-idọba-oriọna; ọ nēnwu-kwa-ra madu nile nọ n'ulo ahu. Otú a menu ka ìhè-unu nēnwu n'iru madu, ka ha we hu ọlu ọma nile unu, we to Nna-unu Nke bi n'elu-igwe.

Free Reading Plans and Devotionals related to MATIU 5:15-16