1
ABÙ ỌMA 89:15
Bible Nso
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu nke mara olu iti-nkpu ahu: Jehova, n'ìhè nke iru-Gi ka ha nēje ije.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 89:15
2
ABÙ ỌMA 89:14
Ezi omume na ikpe ziri ezi bu ọnọdu guzosiri ike nke oche-eze-Gi: Ebere na ezi-okwu nāga n'iru Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 89:14
3
ABÙ ỌMA 89:1
Ebere nile nke jehova ka m'gābù abù-ha rue mb͕e ebighi-ebi: Ọb͕ọ nile ka m'gēwere ọnum me ka ha mara ikwesi-ntukwasi-obi-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 89:1
4
ABÙ ỌMA 89:8
Jehova, Chineke nke usu nile nke ndi-agha, Ònye di ike dika Gi, Ja? Ikwesi-ntukwasi-obi-Gi di kwa Gi buruburu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 89:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị