← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ABÙ ỌMA 34:7

Ige Chineke nti
Ụbọchị 7
Amy Groeschel dere nhazi akwukwo nso a ruru ubochi asaa. Olile anya o jiri dee ya bu ka aghota ya site na obi Nna anyi huru anyi na anya rute na obi gi. Ekpere ya bu ka okuzie ka esi a hapu echiche na ebute mkpotu ogu na obi anyi ka, werekwa mee ka anyi tinye obi na olu Chineke.