YouVersion-logo
RaamattuSuunnitelmatVideot
Hanki sovellus
Kielen valitsin
Hakukuvake

Suosittuja jakeita Raamatun kirjasta Jenesis 19

1

Jenesis 19:26

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ma mgbe nwunye Lọt lere anya nʼazụ, otu mgbe ahụ, ọ ghọrọ ogidi nnu.

Vertaa

Tutki Jenesis 19:26

2

Jenesis 19:16

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Mgbe Lọt ka nọ na-eche ihe ọ ga-eme, ndị ikom ahụ jidere ya nʼaka, jidekwa nwunye ya, na ụmụ ya ndị inyom abụọ duru ha pụọ nʼobodo ahụ, nʼihi na ONYENWE ANYị nwere obi ebere nʼebe ha nọ.

Vertaa

Tutki Jenesis 19:16

3

Jenesis 19:17

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Mgbe ha si nʼime obodo kpọpụta ha, otu onye nʼime ha gwara ha sị, “Gbalaganụ nʼihi ndụ unu. Unu elekwala anya nʼazụ. Unu akwụsịkwala ebe ọbụla na mbara ala. Gbaganụ nʼugwu, nʼihi na ọ bụrụ na unu emeghị otu a, a ga-ekpochapụ unu.”

Vertaa

Tutki Jenesis 19:17

4

Jenesis 19:29

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ya mere, mgbe Chineke bibiri obodo ndị ahụ dị na mbara ala, o chetara Ebraham, kpọpụta Lọt site nʼoke mbibi ahụ e bibiri obodo ndị ahụ Lọt bi nʼime ha.

Vertaa

Tutki Jenesis 19:29

Edellinen luku
Seuraava luku
YouVersion

Rohkaisemassa ja haastamassa sinua etsimään läheisyyttä Jumalan kanssa joka päivä.

Palvelutehtävä

Tietoa

Uramahdollisuudet

Vapaaehtoiseksi

Blogi

Lehdistö

Hyödyllisiä linkkejä

Apua

Lahjoita

Raamatunkäännökset

Ääniraamatut

Kielet

Päivän jae


Digitaalinen palvelutehtävä

Life.Church
Suomi

©2026 Life.Church / YouVersion

YksityisyyskäytännötKäyttöehdot
Haavoittuvuuden paljastamisohjelma
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest