ABÙ ỌMA 44:6-7
ABÙ ỌMA 44:6-7 IGBOB
N'ihi na ọ bughi utam ka m'nātukwasi obi, Mma-agham adighi-azọputakwam. Kama ọ bu Gi zọputaworo ayi n'aka ndi nākpab͕u ayi, I mewo kwa ka ihere me ndi nākpọ ayi asì.