ABÙ ỌMA 22:27-28
ABÙ ỌMA 22:27-28 IGBOB
Nsọtu nile nke uwa gēcheta, laghachikute kwa Jehova: Ab͕uru nile nke mba nile gākpọ kwa isi ala n'iru Gi. N'ihi na ọ bu Jehova nwe ala-eze: Ọ nāchi kwa mba nile.