ABÙ ỌMA 137:3-4
ABÙ ỌMA 137:3-4 IGBOB
N'ihi na n'ebe ahu ka ndi nādọta ayi n'agha riọro n'aka-ayi okwu abù, Ndi lutara ihe-ayi n'agha riọ-kwa-ra ayi ka ayi ṅuria ọṅu, si, Bùaranu ayi otù nime abù Zaion. Àyi gēsi aṅa bù abù Jehova N'ala nke onye ala ọzọ?