MATIU 24:9-11
MATIU 24:9-11 IGBOB
Mb͕e ahu ka ha gārara unu nye na nkpab͕u, ha gēb͕u kwa unu: mba nile gākpọ kwa unu asì n'ihi aham. Mb͕e ahu ka ọtutu madu gāma kwa n'ọnyà, rara kwa ibe-ha nye, kpọ kwa ibe-ha asì. Ọtutu ndi-amuma ugha gēbili kwa, duhie kwa ọtutu madu.