ỌLU NDI-OZI 20:32
ỌLU NDI-OZI 20:32 IGBOB
Ub͕u a ararakwam unu nye n'aka Chineke na aka okwu amara-Ya, nke puru iwuli unu elu dika ulo, na inye unu ihe-nketa ahu n'etiti ndi nile edoworo nsọ.