YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 14:9-10

ỌLU NDI-OZI 14:9-10 IGBOB

Onye a nuru Pọl ka o nēkwu: onye, ebe o legidere ya anya, ebe ọ hu-kwa-ra na o nwere okwukwe agēji zọputa ya, o were oké olu si, Bilie, guzo ọtọ n'ukwu-gi abua. O we wulie je kwa ije.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌLU NDI-OZI 14:9-10