YouVersion Logo
Search Icon

I. IHE EMERE 10:13-14

I. IHE EMERE 10:13-14 IGBOB

Sọl we nwua n'ihi nmekpu-ya o mekpuru megide Jehova, n'ihi okwu Jehova, nke ọ nēdebegh: ọzọ kwa, n'ihi na ọ juru ase n'aka onye nwere mọ ọ nāju ihe, iji ya ju ase, ma ọ jughi Jehova ase: O we me ka ọ nwua, O we chigharia ala-eze nye Devid nwa Jesi.

Free Reading Plans and Devotionals related to I. IHE EMERE 10:13-14