Zekaraya 14:9
Zekaraya 14:9 BIU
Ma ONYENWE ANYị ga-abụ eze nʼelu ụwa niile. Nʼụbọchị ahụ, naanị otu ONYENWE ANYị ga-adị, naanị aha ya kwa ka a ga na-efe ofufe.