Abụ Ọma 78:4
Abụ Ọma 78:4 BIU
Anyị agaghị ezonarị ụmụ anyị ihe ndị a, kama anyị ga-akọrọ ọgbọ nke na-abịa nʼihu akụkọ ịdị ike ONYENWE ANYị, na ọrụ ebube ya, na ihe ịtụnanya niile o mere.