YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 59:9-10

Abụ Ọma 59:9-10 BIU

O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike. Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.

Video for Abụ Ọma 59:9-10