YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 143:1

Abụ Ọma 143:1 BIU

O ONYENWE ANYị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka amara; nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị na ezi omume gị, bịa nyere m aka.

Video for Abụ Ọma 143:1