Abụ Ọma 139:23-24
Abụ Ọma 139:23-24 BIU
O Chineke, nyochaa m, mara obi m. Nwaa m, matakwa echiche uche m niile. Chọpụta ma o nwere ihe ọjọọ dị nʼime m, ma duo m nʼụzọ ebighị ebi.