YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 137:3-4

Abụ Ọma 137:3-4 BIU

Nʼebe ahụ ka ndị dọtara anyị nʼagha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ, ndị na-emekpa anyị ahụ rịọrọ anyị ka anyị bụọrọ ha abụ ọṅụ; ha kwuru sị, “Bụọrọnụ anyị otu abụ nʼime abụ Zayọn!” Ma, olee otu anyị ga-esi bụọ abụ ONYENWE ANYị ebe anyị nọ nʼala ọzọ?