Abụ Ọma 127:3-4
Abụ Ọma 127:3-4 BIU
Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka ONYENWE ANYị, ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye. Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.