YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 122:6-8

Abụ Ọma 122:6-8 BIU

Kpeenụ ekpere maka udo Jerusalem: “Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nọọ nʼudo. Ka udo dịrị nʼime mgbidi gị niile nchekwa dịrịkwa nʼime ebe nche gị niile e wusiri ike.” Nʼihi ụmụnne m na ndị enyi m, ana m ekwu okwu sị, “Udo dịrị gị.”

Free Reading Plans and Devotionals related to Abụ Ọma 122:6-8