Ilu 6:20-21
Ilu 6:20-21 BIU
Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu, ahapụkwala iwu nke nne gị. Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile, ka ị ghara ichefu ha.