YouVersion Logo
Search Icon

Ilu 25:21-22

Ilu 25:21-22 BIU

Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri ka o rie, ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ. Mgbe ị na-eme nke a, ị na-agụkwasị icheku ọkụ na-ere ere nʼisi ya, ONYENWE ANYị ga-akwụghachikwa gị.