YouVersion Logo
Search Icon

Nehemaya 9:6

Nehemaya 9:6 BIU

Gị onwe gị, naanị gị bụ ONYENWE ANYị. Gị kere eluigwe, ọ bụladị eluigwe kachasị elu, na kpakpando niile nke mbara eluigwe, ụwa na ihe niile dị nʼime ya, oke osimiri niile na ihe niile dị nʼime ha. Ọ bụ gị na-enye ihe niile ndụ, usuu niile nke eluigwe na-akpọkwa isiala nye gị.