YouVersion Logo
Search Icon

Joshua 22:5

Joshua 22:5 BIU

Ma lezienụ anya nke ọma idebe iwu na ụkpụrụ niile nke Mosis onyeozi ONYENWE ANYị nyere unu: nke bụ ịhụ ONYENWE ANYị Chineke unu nʼanya, ịga ije nʼirube isi nye ya, irube isi nʼiwu ya niile, ịdabere na ya, na iji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile fee ya ofufe.”