YouVersion Logo
Search Icon

Joshua 21:44

Joshua 21:44 BIU

ONYENWE ANYị nyere ha izuike nʼakụkụ niile, dịka ọ ṅụrụ nʼiyi nye ndị nna nna ha. Ọ dịkwaghị otu nʼime ndị iro ha ọbụla guzogidere ha, nʼihi na ONYENWE ANYị nyefere ndị iro ha niile nʼaka ha.