YouVersion Logo
Search Icon

Job 15:15-16

Job 15:15-16 BIU

Ọ bụrụ na Chineke atụkwasịghị ndị nsọ ya obi, ọ bụrụkwa na eluigwe adịghị ọcha nʼanya ya, ọ ga-esi aṅaa tụkwasị mmadụ efu onye rụrụ arụ obi, bụ onye na-aṅụ ajọ omume dịka mmiri.

Free Reading Plans and Devotionals related to Job 15:15-16