YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 24:7

Jeremaya 24:7 BIU

Aga m enye ha ụdị obi ha ga-eji mata m, na m bụ ONYENWE ANYị. Ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha. Nʼihi na obi ha niile ka ha ga-eji lọghachikwute m.