YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 23:16

Jeremaya 23:16 BIU

Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, “Unu aṅala ntị nʼihe ndị amụma ahụ na-eburu unu nʼamụma, nʼihi na olileanya ha na-ewetara unu abụghị ezi olileanya. Ọhụ ha na-agwa unu na ha hụrụ bụ ihe ha chepụtara nʼobi ha, o sighị nʼọnụ ONYENWE ANYị rute ha