YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 19:15

Jeremaya 19:15 BIU

“Otu a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, onye bụ Chineke nke Izrel sịrị, ‘Geenụ ntị! Ana m aga ime ka ihe ọjọọ ahụ m kwuru okwu ya bịakwasị obodo a, na obodo nta niile gbara ya gburugburu, nʼihi na ha bụ ndị isiike, ndị jụrụ ige ntị nʼokwu m.’ ”

Free Reading Plans and Devotionals related to Jeremaya 19:15