YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 17:7-8

Jeremaya 17:7-8 BIU

“Ma ngọzị na-adịrị onye ahụ na-atụkwasị ONYENWE ANYị obi ya. Onye ịnya isi ya bụ nʼime ONYENWE ANYị. Onye dị otu a ga-adị ka osisi a kụrụ nʼakụkụ iyi, nke mgbọrọgwụ ya na-awasa banye nʼiyi ahụ. Ụjọ adịghị atụ ya nʼoge okpomọkụ, akwụkwọ ndụ na-adịgidekwa nʼelu ya. Ọ dịghị echegbu onwe ya nʼafọ ụnwụ dị. Ọ dịkwaghị mgbe ọ na-akwụsị ịmị mkpụrụ.”

Video for Jeremaya 17:7-8