YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 16:21

Jeremaya 16:21 BIU

“Ya mere, aga m eme ka ha mata. Nʼoge a ka m ga-eme ka ha mata ike m, na ịdị ike m. Mgbe ahụ, ha ga-amata na aha m bụ ONYENWE ANYị.

Free Reading Plans and Devotionals related to Jeremaya 16:21