YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 12:1

Jeremaya 12:1 BIU

Onye ezi omume ka ị bụ mgbe niile, gị ONYENWE ANYị, mgbe ọbụla m butere ikpe bịa nʼihu gị. Ma achọrọ m ịgwa gị okwu banyere ikpe ziri ezi gị: Gịnị mere ihe ji agara ndị ajọ omume nke ọma? Gịnị mere ndị na-aghọ aghụghọ ji ebi ndụ enweghị nsogbu ọbụla?

Free Reading Plans and Devotionals related to Jeremaya 12:1