YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 61:11

Aịzaya 61:11 BIU

Dịka aja dị nʼubi si eme ka ihe a kụrụ nʼubi pupụta, dịka ubi a gbara ogige si eme ka mkpụrụ ubi too, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị ga-esi mee ka ezi omume na otuto pupụta nʼihu mba niile.

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 61:11