YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 40:28

Aịzaya 40:28 BIU

Ọ bụ na ị matabeghị? Ọ ga-abụ na ị nụbeghị ya? ONYENWE ANYị bụ Chineke nke mgbe niile ebighị ebi, Onye kere nsọtụ niile nke ụwa. Ọ naghị ada mba; ike adịghịkwa agwụ ya. O nwekwaghị onye pụrụ ịmata ịdị omimi nke nghọta ya.

Video for Aịzaya 40:28

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 40:28